Amarachukwu - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
11 downloads
Added Jul 31, 2026
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 5 pages

Amarachukwu by Original Famous Nkwa Group, Arr. Peter Akwa — Lyrics

[REFRAIN] Amarachukwu ezuworom o, o topuwom n'ikpe ọmụma. Udo n'ọnụ nk'igwe dị n'obi m o, amara Ya ezuworom. Amarachukwu ezuworom o, o topuwom n'ikpe ọmụma. Udo n'ọnụ nk'igwe dị n'obi m o, amara Ya ezuworom. [VERSE 1] Abụ kam ji bịa nara ekele n'ọrụ rụ Gị Na m dị ndụ taa ọbụ site n'amara Gị. Na m nwe r'ụba ọbụ site n'amara Gị Ihe ọma ị na eme mara mma, amara ị na enye na edu anyị Narọ onyinye m o, onyinye si n'obi m o. [VERSE 2] Ị zara m o mgbe m kpọrọ Gị Chi m o
Read full lyrics

About Amarachukwu

"Amarachukwu" is a vibrant Igbo thanksgiving song that bursts with gratitude for the overwhelming grace of God. The lyrics reflect a deep, personal acknowledgment of His goodness—from the gift of life and daily provision to the peace of heaven resting in our hearts. It is a song of pure joy, capturing the feeling of a soul that recognizes it owes everything to divine favor and protection.

In the choir loft, this piece shines brightest during the Offertory or Thanksgiving procession. The verses carry the congregation through a journey of praise, offering up gifts, joy, and the sacrifice of the Mass ("aja missa"). As the sopranos lead the call to accept these heartfelt offerings ("Narọ onyinye m o"), the driving rhythm and rich harmonies encourage everyone to step forward and dance. It is a perfect choice for Sundays when the church is celebrating a special harvest, a family thanksgiving, or simply the everyday miracle of God's enduring love.