Akwa Okwara N'eluobe by Ezea Vincent Ukaegbu Theodore — Lyrics

Ezea Vincent Ukaegbu Theodore Igbo Lenten Hymns Holy Week Hymns Sacred songs Solfa notation

Full Lyrics

[VERSE 1 SOLO] Akwa Jesus kwara n'elu obe, Ndị nke m o, gịnị ka m mere? Ụmụnne m ebe m tiena k'owu gbakutem nụ zae. [REFRAIN] Lekene nụ isi m o, Ọ bụ ọbara ọbara eeh! Ahụ m o ọbụa pajuru ya. [VERSE 2 SOLO] N'ime ọzara ka m zụọ unu nri, N'aka Fero ka m napụtarụ nụ, Kedu ihe m mere unu za nụ m o. [VERSE 3 SOLO] Emere m uwa gịnị? Gịnị ka m mere? Ndị nke m o, zakanụ m ajụjụ, Gwa m ihe nji mejọọ unu ji apịa m ihe. [VERSE 4 SOLO] Ọ bụ ube ka a mara m n'akụkụ, K'ọbụ ntu ka a kụrụ m n'aka, Ma lee enwekwaghị m mmehie.

Download the sheet music

Akwa Okwara N'eluobe

Akwa Okwara N'eluobe

By Ezea Vincent Ukaegbu T...
Solfa
Igbo
1 page
1 Downloads
Lenten Hymns Holy Week Hymns Sacred songs
0 0

More lyrics you may want