ONAGHI AGBA MME by Obieli Udoka — Lyrics

Obieli Udoka Igbo Communion Hymns Offertory Hymns Eucharistic songs Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Aja nke elu obe n'aja nke Altar b'otu Ihe maka n'o bu Kristi n'onwe ya bu Onyenchuaja bunukwa ihe jiachu ya O n'agba mme n'elu obe abia n'altar di ngozi site n'igbuko nd'ukochukwu O naghi agbazi mmee. [REFRAIN] N'elu obe o n'agba mme. N'elu obe n'o na man'ugbua n'altar di ngozi site n'igbuko nd'ukochukwu O naghi agbazi mmee. [VERSE 1] N'orinri ikpeazu ka Kristi dobere Eucharistia dinso na ya ka O nyere iwu a "mebenu nkea na ncheta nke m o" [VERSE 2] Leenu Onyenweanyi ka O no n'altar Ukochukwu zie anyi kwenyere n'ezie na o bu uzo nzoputanyi [VERSE 3] K'anyi sonye Kristi n'aja nke Missa o bu aja ka sin so n'ihi n'o bu uzo anyi g'esi zute Nna n'enigwe [VERSE 4] Leenu Chukwu nwa ka o si gbasa aka ya n'obe Eh O na si ndi njo bia naranu ndu okpu [SOLO CHANT] Ih'omimi dinso dielu di n'igbuko nd'ukochukwu Achicha na mmanya k'anyi n'erughari n'o g'odi dinso site n'aka ukochukwu Onye nochiri anya Dinwenu anyi n'i chunyere Chukwu aja di okpu nk'a na ghiagbazi mmee O naghi agbazi mmee

Download the sheet music

ONAGHI AGBA MME

ONAGHI AGBA MME

By Obieli Udoka
Staff & Solfa
Igbo
2 pages
21 Downloads
Communion Hymns Offertory Hymns Eucharistic songs Hymns
0 0

More lyrics you may want