Aja Dị Nsọ - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
23 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Fred V. C. Uche
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 1 page

Aja Dị Nsọ by Fred V. C. Uche — Lyrics

REFRAIN Aja dị nsọ Aja dị ok'ọnụ k'ụmụ Chineke n'achụrụ Chukwu Aja anyị n'achụrụ Chukwu bụ onwe anyị Ahụ na mkpụrụ obi anyị Nara, Nna nara, nar'onyiny'ụmụ gị nara aja dị nsọ VERSE 1 Anyị ekele gị mak'ọgọ gị nile Chukwu biko nara aja nara ụmụ gị Anyị ekele gị maka afọma gị Chukwu biko nara aja nara ụmụ gị
Read full lyrics

About Aja Dị Nsọ

"Aja Dị Nsọ" is a reverent and deeply meaningful Igbo Offertory hymn that draws the congregation into the heart of the Eucharistic sacrifice. The title translates to "Holy Sacrifice," and the lyrics beautifully express that the most precious offering we can bring to the altar is not just our physical gifts, but our very selves. As the refrain declares, the true sacrifice we offer to God is our own bodies and souls ("Aja anyị n'achụrụ Chukwu bụ onwe anyị").

When the choir leads this piece during the presentation of gifts, it sets a tone of profound surrender and gratitude. The verses guide the faithful through a complete prayer: thanking God for His endless favors, offering Him the highest glory, and asking for His grace and mercy upon our land. With its steady, prayerful solfa melody and call-and-response verse structure, it allows the whole church to unite their personal intentions with the sacred action taking place on the altar, making it a perfect choice for the Offertory procession.