AHU KRISTI BU NRIOMA by Obasi Ihechukwu Dom — Lyrics

Obasi Ihechukwu Dom Igbo Communion Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Ahụ Kristi nri dị ọkọnụ, Bịanụ nara hụ ka ọ sị, Nri n'enye ndụ. CHORUS Ahụ Kristi nri dị ọkọnụ, Nwa nne m bịanụ nara hụ ka ọ sị, Nri n'enye ndụ o, Bịanụ nara hụ ka ọ sị o, Bịanụ ṅụọ bara ya, Ọ ka izuoke, Bịanụ rie, ṅụọ, Bịanara hụ Kristi, Nwa nne m k'izuoke. VERSE 1 Kristi kwuru sị, Onye nri ahụ m o, Onye rie onye ahụ, Gadị ndụ okpu, Bịanara hụ Kristi, Nwa nne m k'i nwe ndụ ebighebi, Kwere na mu agaghị ma hapụ ya, Ọnwụ o n'ụwa, Aga m enye ya ndụ ebighebi. VERSE 2 Onye ọbụla, Kwere na mu agaghị ma hapụ ya, Ọnwụ o n'ụwa, Aga m enye ya ndụ ebighebi. VERSE 3 Bịanụ k'anyị, Nriọma si n'igwe nke Chukwu nyer'anyị, Bịanụ k'anyị rie, Ma bịa nara Dinwenụ m, Ka ị dị ọcha, Ka ị nwe ndụ n'ime gị, Ka nwa anyị rie.

Download the sheet music

AHU KRISTI BU NRIOMA

AHU KRISTI BU NRIOMA

By Obasi Ihechukwu Dom
Solfa
Igbo
4 pages
14 Downloads
Communion Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want