Ahu Chukwu by Alex Ugwu (OZIGE) — Lyrics

Alex Ugwu (OZIGE) Igbo Communion Hymns Hymns Eucharistic songs Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Ahụ Chukwu, ahụ ya. Ahụ Chineke naagụ m agụ. Ahụ Chukwu, ahụ ya. Ahụ Chineke naagụ m makana ahụ ya dị ka ome ebisiebi n'udo. Ahụ ya bụkwa ndụ ebighịebi. Nyenụ m eh Ahụ Chukwu. Ahụ ya. Ahụ Chineke na bata chabife gị. [VERSE 1] Ih'a bụ ih'omimi, omimi kasị omimi. Ih'a bụ ih'amara, amara kasị amara. Ih'a bụ ih'ebube, ebube kasị ebube. Ih'a bụ ihe dị iche iche, ma n'ihem chọrọ k'ị nye mu bụ nri ngọzi. Ọ bụ nri n'enye ndụ. Ih'a bụ nri ndị mụọma, ọ bụ nri si n'igwe. Ih'a bụ nri ịhụnanya nke Chukwu nwa n'obe. Ih'a bụ nri e ji ọbara n'afụfụ wee mee! Ih'a bụ nri ngọzi. Ọ bụ nri n'enye ndụ. Ih'a bụ nri ndị mụọma, ọ bụ nri si n'igwe. Ih'a bụ nri ịhụnanya nke Chukwu nwa n'obe. Ih'a bụ ihe dị iche iche, ma n'ihem chọrọ k'ị nye mu bụ [VERSE 2] Nye mu ahụ Chukwu. Nye mu ahụ ya. Nye mu ahụ Chinekenna n'agụ m agụ. na n'agụ m maka na ọ dị ka ọma nne m ochie, ọma ezi enyi m o, ọ n'emeda m obi, ọ n'enyekwu m ike m ji agbọsenụ igwe. A ma m na ihe a bụ ihe dị iche iche, ma n'ihem chọrọ k'ị nye mu bụ

Download the sheet music

Ahu Chukwu

Ahu Chukwu

By Alex Ugwu (OZIGE)
Solfa
Igbo
2 pages
10 Downloads
Communion Hymns Hymns Eucharistic songs
0 0

More lyrics you may want