Full Lyrics
CHORUS
Jesu agụụ gị eh
Ọ nụgụm o
Nna onye n'eme m
Biko bịa mee
Ka m nwe ọjụjụ afọ
Jesu bịa kene eh
VERSE 1
Akpịrị naakpọ m nkụ obi mu n'yaghị je belam
Bere sọ ma m nụrụ ọbara gị
Jesu bịa kene
VERSE 2
Ahụ gị bụ nri agụụ m pụrụ iche naagụsi m ike
Biko kwe m rie ma wee nwe ndụ ọzọ
Jesu bịa kene
VERSE 3 (SOPRANO OR TENOR SOLO)
Echelure m na m nwerike j'dị ndụ
Ma ọ bụghị na gị
Nziokwu uche m aghọla m aghịa
Jesu bịa mee ka m dị ndụ ọzọ
Jesu bịa kene