Full Lyrics
REFRAIN
Aga m ejee nara Ahụ Kristi
Aga m eje n'alter wenara Ahụ Kristi
Ahụ Dinwenu Jesu Kristi n'inye ndụ
Nri ọma
VERSE 1
Kristi kwuru sị: A bụ m achịcha ndụ
A bụ m achịcha ndụ nke si n'eluigwe bịa n'ụwa
Onye ọbụla riri ya bụ achịcha gaadị ndụ okpu
Nri ọma Kristi naakpọ m òkù, n'aga m aza
VERSE 2
Dinwenu kwuru sị: A bụ m ndụ
A bụ m ndụ, mbilite n'ọnwụ, a bụ m ndụ
Onye ọbụla kwere na mụ ọ saghị anwụ anwụ
Ọ bụrụ na ọ nwụrụ anwụ, ọ gaadị ndụ okpu
Nri ọma Kristi naakpọ m òkù, n'aga m aza
VERSE 3
Ọ bụrụ na unu erighị ahụ m o
Ọ bụrụ na unu aṅụghị ọbara m o
Unu ama nwanata ndụ n'ime unu
Okwu Jesu, achịcha n'enye ndụ
Nri ọma Kristi naakpọ m òkù, n'aga m aza