Full Lyrics
REFRAIN
Jesu bịa biri n'ime m,
Ahụrụ m gị n'anya
Were m mee ihe dị gị mma
Abụ m nke gị
Bịa biri n'ime m
Ị bụ ezi Ọma sacha m Jesu
Abụ m nke gị.
VERSE 1
Achịcha dị ndụ
Achịcha si n'igwe bịa
Bịa biri n'ime m,
Abụ m nke gị.
VERSE 2
Gị bụ nri nsọ, gị naenye ndụ, gị naenye ike
Gbaa m ume, Nri ndị nọ n'ije
Abụ m nke gị.
VERSE 3
Nri ndị mmụọ ozi
Nri ndị dị asọ
Bịa biri n'ime m
Abụ m nke gị.
VERSE 4
Bịa biri n'obi m o
Ị bụ ezi Ọma
Sọ gị bụ Chineke m o
Abụ m nke gị.