Full Lyrics
REFRAIN
Jesu, bia biri n'ime m,
Ahụrụ m gị n'anya.
Were m mee ihe dị gị mma,
Abụ m nke gị, bia biri n'ime m.
Ị bụ enyi ọma, sacha m Jesu,
Abụ m nke gị.
VERSE 1
Achịcha dị ndụ, achịcha si n'igwe bia,
Bia biri n'ime m, abụ m nke gị.
VERSE 2
Gị bụ Dinwenu, gị naenye ndụ, gị naenye ike,
Gbaa m ume, nri a dị nsọ n'ije, abụ m nke gị.
VERSE 3
Nri ndị mmụọ ozi, nri ndị dị asọ,
Bia biri n'ime m, abụ m nke gị.
VERSE 4
Bia biri n'obi m o, ị bụ enyi ọma,
Sọ gị bụ Chineke m o, abụ m nke gị.