ANYI NURU ONU NWA - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
4 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Anozie Kelvin C
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 5 pages

ANYI NURU ONU NWA by Anozie Kelvin C — Lyrics

CHORUS Anyị nụrụ ọnụ nwa, nwa bịar'ụwa nwa, Ọnụ juputara n'igwe, ọnụ juru n'el'ụwa. Mary mụrụ nwa ka nwa, Mary amụgonye nzọpụta. Nweben'añụrị, Kristi abịago, nweben'añụrị. Ụwa niile nụrịa, nweben'añụrị, nweben'añụrị. Tibenụ mkpu ọnụ, ọnụ, nweben'añụrị, Kristi abịago, nweben'añụrị, nweben'añụrị. Ụmụibe anyị nụrụ ọnụ nwa k'ọ n'ada na Betulehem, anyị dị ndụ e z'ito. Anyị ruru Betulehem, anyị hụrụ Nne Maria, Josef na nw'ọhụrụ, anyị nyere y'onyiny'ọla ọcha, Mgb'isio mana mgbaịlụ, ọnụ juru n'el'ụwa ha n'ekwe Alleluia, alleluia, Alleluia, Nwa Chine k'abịago. VERSE 1 Isaiah buru amụma, Isaiah kwuru maka Ya, Isaiah kwuru ya na nwagbọgh'atụr'ime. O mezugo n'isi Maria, O mụrụ nwa ka nwa, Mary mụrụ eze udo, Mary mụrụ odogwu, Mụrụ ọbịajụlụ, Jesu Kristi nwa ka nwa ọbịago.
Read full lyrics

About ANYI NURU ONU NWA

"Anyị Nụrụ Ọnụ Nwa" is a jubilant Igbo Christmas carol composed by Anozie Kelvin, C. The title translates to "We heard the cry of a child," capturing the profound joy and wonder of the Nativity. This lively piece is a staple for Nigerian Catholic choirs during the Christmas season, perfectly suited for the Entrance procession, the Offertory, or festive carol services where the congregation gathers to celebrate the birth of the Saviour.

The song's lyrics beautifully weave together the story of salvation, from the ancient prophecies of Isaiah to the humble manger in Bethlehem. It calls on all people to rejoice ("Nweben'añụrị") because Christ has come ("Kristi abịago"). As the verses recount the arrival of the three wise men guided by the star, the choir invites everyone to journey to Bethlehem to witness the great event. With its rhythmic energy and triumphant "Alleluia," the piece fills the church with the true spirit of Christmas, reminding the faithful of the peace and salvation brought by the newborn King.