Onwa Eshie (Egwu Onwa Maka Omumu Jesu) - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
6 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Eze Chris
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 6 pages

Onwa Eshie (Egwu Onwa Maka Omumu Jesu) by Eze Chris — Lyrics

[SOLO] Ọnwa eshie, Ọnwa n'eti nụ o Jukuku ọma n'efesa mo Kpakpando nk'igwe n'amuke Nke a pụrụ iche nụ o Ọnwa n'eti s'ike Jukuku ọma n'efesa mo Kpakpando nk'igwe n'amuke Gịnị n'eme? Gịnị n'eme n'obodo? Gịnị n'eme? Ndị be anyị gịnị n'afịọ nụ o? [TUTTI] A mụworo anyị Onye nzọpụta, Ọkpara Chineke A mụworo anyị Onye o? A mụworo anyị Onye nzọpụta, Onye bụ Messiah Onye nzọpụta, n'ebe Kam g'ahụ Ya o? A mụworo anyị Onye nzọpụta n'obodo Judea, e A mụworo anyị Onye nzọpụta n'obodo Judea e Ọ bụ Ya bụ Kristi? Ọkpara Chukwu? Nwa ekwere na nkwa? Jesu Nwa Josefu? Josefu, di Maria, e! Nwa Josefu? Josefu, di Maria, e! Ọkpara Chineke? Emmanuel, Chukwu nọnyere anyị Kedu ihe anyị g'akpọ Ya nụ o?
Read full lyrics

About Onwa Eshie (Egwu Onwa Maka Omumu Jesu)

"Onwa Eshie" is a vibrant Christmas choral piece that frames the Nativity of Jesus through the lens of a traditional Igbo moonlight play (egwu ọnwa). The song opens with a soloist setting the scene of a bright, starry night where something unusual is happening, asking the village what the commotion is about. The choir responds with the joyful news: a Savior, the Messiah, has been born in Judea.

What makes this piece particularly engaging for choirs and congregations is its deep cultural resonance. The composer weaves traditional rhythmic chants and the vocal imitation of indigenous instruments directly into the choral parts. Singers mimic the sounds of the udu (pot drum) and ogene (metal gong) with playful, percussive syllables like "kpakpangolo," "kpango tingo," and "nwerente."

During Christmas concerts or festive Masses, this song brings an unmistakable energy to the celebration. It moves away from quiet, snowy manger scenes and instead welcomes the newborn King with the communal warmth, dancing, and rhythmic celebration typical of a Nigerian village gathering under the moonlight.