Full Lyrics
REFRAIN
Obele Nwa Jesu nnọọ, nnọọ anyị n'ekele Gị
Amụrụ Gị n'ụlọ anụ Chukwu Onye nzọpụta anyị
VERSE 1
O tego nkwaka ndị amụma jiri zianyi ozi
na a gaamụtal'anyị otu Nwa;
Onye nzọpụt'anyị
VERSE 2
Ony'amụm' Amu ya kwuru sị n'oge ta
nwagbọyọ ọ ga tụlịme
Ọ gaamụtal'anyị otu Nwa
Onye nzọpụt'anyị
VERSE 3
I h'aga kpọ ya bụ Ịhụnanya
Onye ndụmọdụ Pụr'iche
Chineke ji ke niile
Onye nzọpụt'anyị
VERSE 4
I h'aga kpọ ya bụ Immanuel
Nna dị ebe ebe
Ọkpal'eze nk'udo Chukwu
Onye nzọpụt'anyị