Full Lyrics
[Chorus]
Nuribanu nuribanu, nuriba, nuriba, nuriba!!!
Bia m'unu sor' n'egwu anyi,
A m' tan' anyi Onye nzof'ta,
A m' r' ya n'ulo an' nuriba
Mmadu n'uwa niile nuriba!!!
[Verse 1]
Ne e nu kpakpando n'amuke n' Bethlehem.
Ne e nu kpakpando, n'amuke, n'amuke n' Bethlehem.
Kpakpando shir' n'eligwe gbadata
Bia nor' n'elu ulo anumanu
M be amur' Nwa ohu ru Jesu.
Oha niile to' Onyenwayi maka n'Onye nzof' t'anyi abiama.
Kweme n'ukwe ohuru maka n'Onye nzof't'anyi abiama.
Jeg'de ne Bethlehem maka Onye nzof't'anyi abiama.
'fee Eze amu ohuru maka n'Onye nzof't'anyi abiama.
[Solo & Chorus]
Bia nu m'anyi sekpuru Kristi Onye nzof't'anyi
Bia nu m'anyi sekpuru Kristi Onye nzof't'anyi
maka n'Onye nzof't'anyi abiama.
maka n'Onye nzof't'anyi abiama.
[Tenor Solo]
Nd' mmuoma n'asopur' ya
Nd' mmadu n'akpon' ya ishiala
Enigwe n'uwa n'ekwuf'te ebube ya.
Bianu bi'esepur' ye Jesu Onye nzof't'anyi
[Chorus]
Mba niile nuriba nu ma
Oha niile gbalite nu k'anyi jeg'de n' ne Bethlehem.
f'tag' de n' n'igwe k'anyi sekpuru n'Eze am'r'anyi
Mba niile nuriba nu mavu r' nu egwe, yor' n'uyo kwebe n'ukwe
mmadu niile obodo niile,
le nuriba nu maka n'Onye nzof' t'anyi abiama.
[Tenor Solo & Chorus]
Nd' Yoruba, nd' Hausa, nd' Igbo
nd' Benin, nd' Ijaw, Be rom, n'Igala
nd' Calabar, nd' Urhobo.
nuriba, nuriba, nuriba, nuriba, nuriba
mba niile nuriba, nuriba, ma
ka n'Onye nzof't'anyi abiama.
maka n'Onye nzof't'anyi abiama.
ka n'Onye nzof't'anyi abiama.