Full Lyrics
SECTION A
Kedu ebe ọ na kpotu?
Kedu ihe n'eme nu?
Kedu ebe ọ na kpotu?
A ga m mụtara ụwa
Ihe bube g'eme
Ihe bube g'eme nu
Ihe bube g'eme
Ihe bube g'eme nu
Ihe bube g'eme
Ihe bube g'eme nu
Ihe bube g'eme
Kunienu k'anyị jee
Jee lee ihe g'eme nu
Ihe bube g'eme nu
Ihe di egwu g'eme
Eligwe n'ụwa enwego nnekọnta
A ga mụ nwa ka nwa
SECTION C
Bịa kene nwanne m
Bịa kene n'ọ tam'a kụkọ
Sị na gịnị g'eme
Nwa gbaghọọbịa
Mụọ nwa nwoke
Ime sitere n'aka mụọ nsọ
Ebube mụọ nsọ
Ebube mụọ nsọ adakwasịgo ya n'uju
Weziokwu n'eziokwu
Ọ ga tụrụ ime
Mụọ nsọ
Ọ ga tụrụ ime
Ebube mụọ nsọ
Ọ ga tụrụ ime
Ebube mụọ nsọ
Mụtara ụwa
Nwa ka nwa
Nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa
Ihe bube g'eme nu
Ihe di egwu g'eme
Eligwe n'ụwa enwego nnekọnta
A ga mụ nwa ka nwa
Eligwe n'ụwa enwego nnekọnta
A ga mụ nwa ka nwa
SECTION D
Eeh Eeh Eeh Eeh
Ọ mụrụ nwa gịnị?
Ọ mụrụ nwa nwoke
Ọ mụrụ nwa nwoke
Ọ mụrụ nwa nwoke
Nwa mara mma
Nwa yiri nna ya
I siri gịnị?
A mụrụ nwa ka nwa
Kwuo ya ọzọ
A mụrụ nwa ka nwa
SECTION E
Kedu ih'a ga kpọ ya
Ọ bụ Emmanuel
Emmanuel
Kwu nọnyer'anyị
A g'akpọ ya
A g'akpọ ya
Nwa
Chukwu ka ọ bụ
Bụrụ kwa Emmanuel
Nke pụtara
Na Chukwu nọnyer'anyị
Onye ze ka i bu
Kpara
La
Ihe bube g'eme nu
Ihe di egwu g'eme
Eligwe n'ụwa enwego nnekọnta
A mụgo nwa ka nwa