UWA - ALABA AGHARA - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
2 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Okeke Paschal
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

UWA - ALABA AGHARA by Okeke Paschal — Lyrics

INTRO Turuyum pararam Tururum hmm hmm Pararam VERSE 1 Ekwensu n'agba okembo k'o duhie ụmụ Chineke Ụwa Chukwu kere tinye anyị na mbu, ụwa bụrụ sọ mma Anya ukwu wee jide ụwa wee tinye ya katakata Chukwu biko ghara Nna, anyị emehiego CHORUS Akụ ụwa, ego ụwa, ihe ụwa Ụtọ ụwa, ije ụwa, elu ụwa Naanị nwa oge nta Akụ ụwa, n'ego ụwa, n'ihe ụwa N'ụtọ ụwa, m'ije ụwa, n'elu ụwa Bụ alaba aghara VERSE 2 Oke ọchịchọ na anyaụfụ n'eti s'ụmụ Chineke Ụwa Chukwu kere tinye anyị na mbu, ụwa ịhụnanya
Read full lyrics

About UWA - ALABA AGHARA

"Uwa Alaba Aghara" is a deeply moving Igbo reflection on the fleeting nature of earthly wealth and the spiritual decay of the world. Composed by Okeke Paschal, the song laments how greed, jealousy, and sin have corrupted the beautiful earth God originally entrusted to humanity. With its recurring plea, "Chukwu biko ghara Nna, anyị emehiego" (God please forgive us, Father, we have sinned), it serves as a powerful call to repentance.

Choirs often sing this piece during the Lenten season, penitential services, or funerals. The lyrics remind the congregation that the riches, pleasures, and pursuits of this life are only temporary ("naanị nwa oge nta"). The optional spoken preamble deepens the solemn mood, challenging listeners to reflect on their mortality and asking the ultimate question: if life were to end today, where would the soul find its eternal rest?