UGOCHI NYEREM by DR. ANAELE ROMANUS F.C — Lyrics

DR. ANAELE ROMANUS F.C Igbo Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

TENOR SOLO Onye dị ndụ kele Chineke Chukw'ịmela SOPRANO SOLO Onye Chukwu gọziri Makana Chineke mew'ih'oji buru dum Chineke tuwomugo mmeri Ugochim nyere mo CHORUS Chim ewo Ugo chinyere mo Ngọzi Chim nyere mo Mmeri Chim nyere mo Ya kam jie kwere y'ukw'ọma Chineke nn'amelamụ nma eh Ya kam jie kwere y'ukw'ọma Ọnụọchị a walam ewo Ya kam jie kwere y'ukw'ọma REFRAIN Kany' kelenu Chineke maka Chukwuebube k'ọ bụ Iheọma Chukwu mere n'ime ndụ mo eh VERSE Sị'nyịn ke ndụ mak'iheọma k'ọ meere mo Ọ turum ugo wee meem eze Mana Chineke merem ọnụ ọchị Wee nyem' mmeri n'im'ọnọdụm niile Ah eh ya kam jie kwere y'ukw'ọma Sekem sekem dim tebe dim Tew'egwu gbab'egwu Dị nma kam ji bja ya kam jie kwere y'ukw'ọma

Download the sheet music

UGOCHI NYEREM

UGOCHI NYEREM

By DR. ANAELE ROMANUS F.C
Solfa
Igbo
3 pages
0 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want