Full Lyrics
[REFRAIN]
Onyenweanyi meenu k'imuche Gi buru nri m
K'agụụ imuche Gi chụwe m ụra
Ka imuche Gi nyewe m afọjuju
[VERSE 1]
Ngọzi dielu n'agbak'okirikiri n'ezie
amara zur'oke n'awụkịyị na ndụ ha bụ ndị
na nabata uche Chineke
[VERSE 2]
Jesu, Virgin Maria na ndịnsọ niile
ndị mere uche Nna ha hụjuru anya
ha nọzi n'otito gbua Nna mee
K'anyi si n'ahụhụ mezuche Gi wee keta nụrị
anụrị dị ebighebi
[VERSE 3]
Uche Chukwu uche Chukwu uche
meruche Gi O Chineke na ndịnsọ meruche Gi
nọrọ b'anyi okirikiri mgbebirinkụwa
jịafụ anyị
[VERSE 4]
Jesu Onye ntiya bụ imuche Nna rịọta
rịọ anyị ngọzi ime na ihe bata uche Nna
ka n'ahụhụ ka n'anụrị