Uche Chineke by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Offertory Hymns Marian Hymns Hymns Prayer Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Onye nw'anyi mee! Nụ k'im'uche Gi buru Nri m Uche Chineke ka agụụ... I m'uche Gi chuwe m ụra Ka I m'uche Gi nyewe m afọ ojuju. VERSE 1 Ngozi dielu n'ọha Ngozi dielu n'ọha Amara zuv'oke n'awụ k'iyi Na ndụ ha bụ ndị N'anabata uche Chineke. VERSE 2 Jesu, Virgin Maria na ndị Nsọ nile... Mer'uche Nna ha juru unya Mana ha nọzi n'ọtụtụ gbua Nna mee... dọk'anyi n'ihu Mezu'uche Gi wee ket'ari Nn̄ụrị dị ebigh'ebi. VERSE 3 Uche Chukwu, Uche Chukwu, Ka ndị nsọ namer'uche Gi.. O! Chineke na ndị Nsọ mer'uche Gi Nọrọ b'anyi okirikiri Mgb'ebiri nk'ụwa Jiadua nyi, Chineke, uche ke. VERSE 4 Jesu: Onye Nri ya bu I m'uche Nna Riọtar'anyi ngozi Ime na I nubata Ka n'ahụhụ ka n'an̄ụrị.

Download the sheet music

Uche Chineke

Uche Chineke

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
3 pages
13 Downloads
Offertory Hymns Marian Hymns Hymns Prayer
0 0

More lyrics you may want