Full Lyrics
Tonu Jah! Mba nile tonu Jah,
Tonu Jah! Mba nile, tonu Jah!
N'ihi na ọ dị mma, o kwesịrị otuto;
K'anyị bulie nụ aha ya elu.
Were obi tegharịkwa egwu ọṅụ,
N'ihi na ọ dị mma.
Were une n'ụbọ akwara, n'opi ike,
N'olu ụnụ, tobe nụ Jehova Onyenweanyị
Onye amara nye mmadụ dum,
Kpọọ isiala nye Eze anyị,
Bụkwe nụ ya abụ otuto;
Sọpụrụ ya, gọzịkwa mba nile tonu Jehova!