THE LORD WORKED MARVELS FOR ME by Emma Orji — Lyrics

Emma Orji English Igbo Offertory Hymns Celebrations Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Bịa nụ soro m k'anyị jee kele Ya, O meworo m ya e, Ih'ahụ n'asọ obi m o. Ka Chim mere m, Ọchị ejuwo m ọnụ o. SECTION 1 The Lord has worked marvels for me o. SECTION 2 What I asked the Lord He has done for me, Obi dị m ụtọ, O yes I am glad. SECTION 3 The Lord worked marvels for me. SOPRANO CANTORS Ọ nyere m ndụ, Ọ nyere m ahụ ike, Ọ n'egboro m mkpa, The Lord worked marvels. Ọ n'edu m o, Ọ n'echebe m o, Ọ n'ekpuchite m o, Ka ndị ọrọgharị metụ m aka. Ih'o meere m o juri eju bara abara. Ọ bụ akụnụba i nyere m, K'ọbụ agụgụ isi, Ọ bụ nne ma nna, K'ọbụ ikwu n'ibe, Ọ bụ nwunye ọma nk'i jiri chọọ m mma, K'ọbụ di dị mma, Onye nwe m you worked marvels for me.

Download the sheet music

THE LORD WORKED MARVELS FOR ME

THE LORD WORKED MARVELS FOR ME

By Emma Orji
Solfa
English, Igbo
2 pages
2 Downloads
Offertory Hymns Celebrations Hymns
1 0

More lyrics you may want