Full Lyrics
REFRAIN
O! nwube, nwube! Ife Chukwu!
Nwuru gabazianu, Ife Chineke mo!
Chusasia ochichiri n'ime ndu mo.
Buru ngozi nke mo! Ife Chukwu!
Chakwasi mo! njo. O nwubego! Lee Ife Chukwu k'o n'amuke,
Ife Chineke Nna mo!
VERSE 1
Chukwu bu ike mo, O n'enyere m'aka. Chukwu bu ndu mo, O
Chukwu bu Ife mo, O n'edu m eje, edu m ana. Ife n'azoputa mo. O! Chi mo n'edu m eje, edu m ana. Ife
mo mara nma, nwube, nwube!
VERSE 2
Chineke elekwasago m'any'ebere Ya.
Ez'ebube elekwasago m'any'amara Ya. O ji ngozi Ya gbaa m okirikiri, wer'Ife Ya chagide mo, si m nwu be!
VERSE 3
Ife nke Chukwu nyere mo g'enwugide. N'ebe nilem n'eje, O g'enwugide. N'ihe nilem n'eme, Ife Chukwu.
N'ililo, okwu n'omume nile, Ife
Chukwu! Ife Chineke g'enwugide!