So Otu Ihe Ka M Na-Ario by Izu Marcel Onyeocha — Lyrics

Izu Marcel Onyeocha Igbo Communion Hymns Offertory Hymns Psalms Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Sọ otu ihe ka m naarịọ n'aka Dinwenu ka m biri, ka m biri n'ụlọ nke Dinwenu na mbọsị ndụ m niile. VERSE 1 Dinwenu bụ ike m na nzọpụta m, Onye ka m gaatụ egwu? Dinwenu bụ ebe mgbaba m, Onye gaeyi m egwu? VERSE 2 Ọ gaezobe m n'ebe obibi Ya na mbọsị ọgbaaghara, Ọ gaezobe m n'ime mkpụkpụ Ya, Kwụbasie m ike na nkume bụ Dinwenu. VERSE 3 A ga m ewere obi añụrị naachụ aja n'ụlọ Dinwenu, a ga m ekwu okwu añụrị nye Dinwenu. VERSE 4 Otito dịrị Nna na Nwa, na Mmụọ Nsọ n'ụwa tọwa niile.

Download the sheet music

So Otu Ihe Ka M Na-Ario

So Otu Ihe Ka M Na-Ario

By Izu Marcel Onyeocha
Solfa
Igbo
2 pages
20 Downloads
Communion Hymns Offertory Hymns Psalms Hymns
1 0

More lyrics you may want