SO NGI BU ONYE OMA by Adawai James — Lyrics

Adawai James Igbo Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS So'n gi bu ony'oma So gi kam ga churu'aja'ekele So'n gi bu onye'amara Chineke nara ekele So'n gi bu onye'amara Chineke nar'ekele VERSE 1 SOP. Onye'afoma na ony'ebere I gozirim cho m ma ya Ka m ji si eh so gi bu Nna bu onye'oma VERSE 2 SOP. Onye n'aza m gbe m kporo gi I ji r'amara Gi sa m'ahu ya Ka m ji si eh so gi bu Nna bu onye'oma VERSE 3 BASS Onye n'aza m kwa'ubochi Chine'edu ya Ka m ji si eh so gi bu Nna bu onye'oma VERSE 3 SOP. Onye ji r'akunuba cho mma Were'ndu kpo y'aka A na m'asi so gi bu Nna bu onye'oma

Download the sheet music

SO NGI BU ONYE OMA

SO NGI BU ONYE OMA

By Adawai James
Solfa
Igbo
1 page
0 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want