SO NGI BU ONYE M NWERE by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Offertory Hymns Prayer Lenten Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[REFRAIN] So ngi bu onye m nwere Chineke Nna ezie Nwa gi a rịọ So Ngi kam nwere Chukwu Onye m nwere bu Chukwu Chukwu ọma M'ekwela k'uwa merie m o [VERSE] Abụ m onye mmehie nke dara n'ajọ njọ Mụọ Nsọ Gị kpalite obi m o Cheta na oyie mu na nka Chukwu meri r'ọnwụ n'enwengu bi Cheta n'ọnwụ biliri n'ikuku wa Ya n'etili zi Chukwu dalu rue biliri o bia Anyi Chukwu m'enwela Abụ m Nwa Gị Chineke chebe Biko ekwela k'uwa merie m o So Ngi bu Chukwu onye ndu m di gi n'aka I gbam ọ gini kam g'eme?

Download the sheet music

SO NGI BU ONYE M NWERE

SO NGI BU ONYE M NWERE

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
1 page
7 Downloads
Offertory Hymns Prayer Lenten Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want