Full Lyrics
[Chorus]
Virgin Mary Mama, Mother of God,
Achalụgo nwanyị Virgin Mary,
Ị jupụtara na grasia,
Oseburụwa nwe gị, You are Mary.
Hail Virgin Mary, blessed among women,
The Great Intercessor, Yọba p'anyị a rịrịọ.
Ora pro nobis, Pray for thy children Mama,
We honour You, We Love You,
The bright Morning Star,
The Lily of the Valley Mama, We Love You.
[Verse]
Mama We hail You,
Sancta Maria, We Love You,
The great Intercessor Mama,
We Love You, We Love You, We Love You, We Love You.
If you follow Virgin Mary,
You go dey denge denge, You go dey jolio.
Ị gan'emengala onye nwere Virgin Mary,
Ony'ahụ nwere ihe dị mma.
[CH]
Nwebe nwanụ biko, kwebe nụ kwe,
Tibe n'egwu dị mma, gbaba n'egwu mara mma.
Rejoice nụ, k'anyị nwere nne dị mma,
K'anyị zukọta nụ k'anyị gbaba r'egwu mara mma.
Allelu, rejoice, rejoice, rejoice,
Sing out your joy to Virgin Mary,
For in my heart I will honour thee,
Alleluia, The great Intercessor nwa ọma.
[My Noble Queen]
She is most faithful, She is so Marvellous Virgin,
Mother of God, Hail!
You are so precious, You are so Caring,
Sancta Maria, Mother of God.
In nineteen seventeen She appeared to Lucia, Jacinta and Francisco.
Ọ sị ha kpebe kpere,
Ọ sị ha meb'opipia maka njọ nk'ụwa niile.
K'anyị nụrịba nụ n'anyị nwere nne dị mma,
Afọ mụrụ Onye nzọpụta, mụrụ Onye nzọpụta.
Yọba r'anyị a rịrịọ.
[Pray For Us]
Pray for thy children Mama, We Love You.
Ora pro nobis Mama, We Love You.
Ora pro nobis, Pray for us Mama, We Love You.