Full Lyrics
Nsọ, Nsọ, Nsọ, Nsọ,
Nsọ, Nsọ, Nsọ, Nsọ.
Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha,
ebube gị jupụtara n'enuigwe na n'ụwa.
Hosana n'enu kacha diegwu,
Hosana n'enu kasienu!
Nsọ, Nsọ, Nsọ, Nsọ,
Nsọ, Nsọ, Nsọ, Nsọ.
Ọ dị ngozi, ọ dị ngozi,
bụ onye bịara, onye bịara n'aha Onyenweanyị.
Hosana n'enu kacha diegwu,
Hosana n'enu kasienu!
Hosana, Hosana, Hosana, sana!!
Hosana, Hosana, n'enu kasienu!