Full Lyrics
Nsọ, nsọ, nsọ, nsọ, nsọ, nsọ.
Nsọ, nsọ, nsọ.
Osebulụwa Chineke nk'igwe ndị agha.
Ebube gị juputara eligwe n'ala.
Họsana, Họsana, Họsana n'elu kach'elu.
Họsana, Họsana, Họsana n'elu kach'elu.
Ọ dị ngọzi bụ onye bịara n'aha Onye nwe anyị.
Onye nwe anyị.