Full Lyrics
VERSE 1
Sachanu m Chineke n'ime njo mo
Chineke Nna mo Ony'okike n'abu mu nwa gi
I fee m hissop Chineke a ga ma diocha
Chineke Nna mo so ngi kam n'ario sachanu mo Chineke
Dinwenu bata n'obi mo so ngi n'enye mu ndu
Biko bata Chineke dinma
VERSE 2
Aguu gi naagu m kpur'obi mo
Aguu gi n'agu m kpur'obi mo dika nri
Bata k'izuwa m kpur'obi mo
Biko bata Chineke dinma
VERSE 3
Onye keruwa sachanu mo sacha mu na njo
Onye keruwa sachanu mo Nna biko
O bunwa gi n'ario n'agbu nke ajo
Chineke zoputa mo
Onye keruwa sachanu mo