Ekpere Maka Ndi Nwuru Anwu by Obioha Ogbonna — Lyrics

Obioha Ogbonna Igbo Prayer of the Faithful (POF) Burial / Funeral Hymns Prayer Staff & Solfa notation

Full Lyrics

Ah Chukwu mee, Ah Chineke Ka mkpuru obi ndi nile Ka mkpuru obi ndi nile Chukwu Eze anyi na rio gi Chukwu biko anyi ne cheta ha Ka mkpuru obi ndi nile Ka mkpuru obi ndi nile eh Site n'ebere nke Chukwu e Kwere nu gara a ga Site n'ebere nke Chukwu eh Ka ha zuru ike, zuru ike Na ndokwa eh, Amen.

Download the sheet music

Ekpere Maka Ndi Nwuru Anwu

Ekpere Maka Ndi Nwuru Anwu

By Obioha Ogbonna
Staff & Solfa
Igbo
2 pages
3 Downloads
Prayer of the Faithful (POF) Burial / Funeral Hymns Prayer
0 0

More lyrics you may want