NDIDI (A SONG OF REASSURANCE) - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
7 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Chris N. Ogu
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

NDIDI (A SONG OF REASSURANCE) by Chris N. Ogu — Lyrics

SOPRANO INTRO Ọ dị mma o, ọ dị njọ o, Ọtụ ahụ l'obiri dị n'igwe, Nwannem tinyese y'obi ọma, Nwe obi n'ndidi, Chukwu emesia o ihe ya dị mma. CHORUS Ọ dị mma o, Nụrụ ọ na'mma ọ dịrị gị mma, Sịrị dịrị gị, dịrị gị nwannem, bi t'o tinyese y'obi ọma, Ma dibe o, dibe o, tụkwasị obi nụ Chukwu, dibe o, Nwannem, emesia o ihe ya n'dị mma. VERSE 1 Obodo ajọka zị njọ o, Ihe si gbu onwe ya n'ike, Mmadụ n'chọ ịgbaba ọhịa n'ihi ahụhụ ụwa o, Otego anyị ji nwebe olile anya, Ma buru n'obi n'otu ụbọchị,
Read full lyrics

About NDIDI (A SONG OF REASSURANCE)

"Ndidi" is an Igbo word that calls us to patience and endurance, and Chris N. Ogu’s composition is exactly what its subtitle promises: a genuine song of reassurance. When a choir sings this piece, especially during a funeral or a memorial Mass, it speaks directly to the heavy hearts in the congregation. The lyrics do not shy away from the harsh realities of life—mentioning how tough the world has become, the lengths people go to for survival, and the deep struggles we all face—but they quickly pivot to a message of profound, grounding hope.

The melody carries a gentle, comforting rhythm that feels like a reassuring hand on the shoulder. As the sopranos lead the call to trust in God ("tụkwasị obi nụ Chukwu"), the harmony wraps around the words, reminding everyone listening that God will eventually make all things well in His own time. It is a deeply moving piece to rehearse and sing in the choir loft, offering both the singers and the faithful a quiet moment to breathe, hold on, and find renewed strength in divine providence amidst their sorrow.