KA NDI MUO OZI DUBA GI NA PARADISE — Lyrics

Igbo Burial / Funeral Hymns Prayer Solfa notation

Full Lyrics

Ka ndị mmụọ ozi duba gị na paradise Ka ndị e gburu maka Chineke zute gị mgbe ị naabịa Wee durue gị n'obodo nso ahụ bụ Jerusalem

Download the sheet music

KA NDI MUO OZI DUBA GI NA PARADISE

KA NDI MUO OZI DUBA GI NA PARADISE

Solfa
Igbo
1 page
10 Downloads
Burial / Funeral Hymns Prayer
0 0

More lyrics you may want