HA NWERE ISIOMA (Psalm 19th Sunday of the Year) by Emma Orji — Lyrics

Emma Orji Igbo Responsorial Psalms Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Ha nwere isioma bụ ndị Onyenweanyị họọrọ ka ha bụrụ ndị nke ya. VERSE 1 Ụmụ ndị ezi omume weranụ mkpu ọṅụ aṅụrịwa na Dinwenu n'ihi na ndị kwụ ọtọ kwesịrị ị nara otito. VERSE 2 Onyenweanyị n'echekwa ndị naatụrụ ya egwu ndị tụkwasịrị obi ha n'omume n'ịhụnanya ya nyekwa ha ndụ n'oge ụkọ nri. VERSE 3 Mkpu ruobị anyị na nchedo anyị naesite n'aka Onyenweanyị cha kwasa anyị ebere gị ebe anyị tụkwasara olile anya anyị na gị.

Download the sheet music

HA NWERE ISIOMA (Psalm 19th Sunday of the Year)

HA NWERE ISIOMA (Psalm 19th Sunday of the Year)

By Emma Orji
Solfa
Igbo
1 page
3 Downloads
Responsorial Psalms
0 0

More lyrics you may want