Jude Nnam IgboPrayer of the Faithful (POF)Lenten HymnsPrayer Solfa notation
Full Lyrics
REFRAIN
Oh Chineke gbaghara
Mee ebere Nna Onye nwe anyị doo
Njọ nile m mere Chineke m o gbaghara
VERSE 1
Ike agwụgọ m o n'ajọ omume
M were yọba Chineke Nna
Onye ọma
VERSE 2
Njọ agbụgọ m o Nna n'ezie
Ana m ayọzi Chineke Nna
Onye ọma