Otu Ubochi Na Be Gi - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
2 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Chidi Ezeigwe
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

Otu Ubochi Na Be Gi by Chidi Ezeigwe — Lyrics

CHORUS Otu ụbọchị na be gị Otu ụbọchị na be gị ka mma Karịa nnu ụbọchị n'ebe ọzọ Karịa nnu ụbọchị n'ebe ọzọ. VERSE 1 Ka m si hụ ụlọ gị n'anya Chukwu nk'igwe ndị agha Ka mkpụrụ obi m si achọ naagbagharị maka ụlọ nke Chukwu Mkpụrụ obi m na ahụ m naekwere Chukwu dị ndụ ukwe añụrị. VERSE 2 Eleke achọtagọ ụmụ ya, Ayọrọ achọtagọ akwụ maka ụmụ ya n'ebe altar gị Chukwu nk'igwe ndị agha Eze m na Chukwu m. VERSE 3
Read full lyrics

About Otu Ubochi Na Be Gi

"Otu Ubochi Na Be Gi" is a joyful Igbo hymn inspired by the beloved words of Psalm 84, celebrating the peace found in God's sanctuary. The title translates to "One day in your house," echoing the psalmist's declaration that a single day spent in the Lord's courts is better than a thousand anywhere else. The verses beautifully capture this longing, speaking of the sparrow finding a home near the altar and the deep happiness of those who dwell in God's presence.

In the context of the Catholic Mass, choirs often sing this piece during the Entrance procession or at Communion. Its lively rhythm and uplifting harmony invite the congregation to approach the altar with gladness. The melody carries a sense of profound trust and devotion, reminding the faithful that true joy and grace are found in remaining close to God. The score also includes a short, reverent response for the Prayer of the Faithful appended at the end.