Full Lyrics
[CHORUS]
Otito, Otito na nsopuru
K'anyi nyebunye Gi
Chukwu Nna na Nwa na Muo Nso
Ato n'otu di ngozi.
[VERSE 1]
Uwa nile donugho Chineke ebube, uwa nile
werenu kwepnu bulie aha Ya elu
werenu kwepnu bulie aha Ya elu
aha Ya elu
bulie aha Ya, bulie aha Ya, bulie aha Ya
sekpuere nu Ya, sekpuere nu Ya, sekpuere nu Ya.
Nezie n'otu Chineke di amimi
kachasia, kachasia, kachasia uche madu
O dikwaziaso
O dikwaziaso kwesi nsopuru
O dikwaziaso
O dikwaziaso nsopuru na otito n'ebe ihe nile O kereke di
O dikwaziaso
O dikwaziaso kwesi nsopuru n'ebe ihe nile O kereke di.
K'anyi kelenu Onyokike,
K'anyi kelenu
K'anyi kelenu Onyenzoputa,
Bianu k'anyi kelenu Onyendokwa,
Onyendokwa nk'ihe nile di n'okpuru anyanwu
Chukwu e Chukwu,
Chukwu n'enyendu
Chukwu n'enyendu
Chukwu n'enyendu
Odogwu
Nna, Nna, Nna,
Chukwu dibu na mbido
Nna, Nna, Nna,
Chukwu nke g'abianu nara ugwu na ngozi anyi n'ebunye Gi
Che anyinu anuri Gi,
Che anyiru anuri Gi.
Biko biko
Biko Nna,
Nna, doo.