OTITO DIRI CHINEKE - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
3 downloads
Added Jul 31, 2026
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

OTITO DIRI CHINEKE by Fr. Bart C. Ezeokafor — Lyrics

[INTRO] Otito dịrị Chineke n'elu kach'elu; N'ụwa udo dịrị ndị mmadụ ndị nwere obi ọma, ndị mmadụ ndị nwere obi ọma. [REFRAIN] Otito dịrị Chukwu Otito dịrị Chukwu N'elu n'elu kasi elu [VERSE 1] Anyị ajaa Gị mma Anyị agọzie Gị Anyị ekpuoro Gị Anyị etoo Gị Anyị ekelee Gị n'ihi nnukwu ebube Gị Oseburụwa Chukwu Eze nke eluigwe Chukwu Nna ji ike nile. Otito dịrị Gị n'elu kasi elu. [VERSE 2] Dinwenu Jesu Kristi, sọ otu Nwa Chineke mụrụ Dinwenu Chukwu Nwa atụrụ nke Chineke
Read full lyrics

About OTITO DIRI CHINEKE

"Otito Diri Chineke" and "Onyenweanyi Mee Ebere" form a beautiful pairing of the Gloria and Kyrie, essential parts of the Catholic Mass. Composed by Fr. Bart C. Ezeokafor, this setting brings the traditional Igbo liturgical texts to life through rich choral harmony. The Gloria opens with a joyful proclamation of peace on earth, structured so that the choir maintains a soft, continuous refrain while the sopranos lead the verses of praise, blessing, and adoration to God the Father and Jesus Christ.

In contrast, the Kyrie ("Onyenweanyi Mee Ebere") is marked *Doloroso*, carrying a solemn and reflective tone fitting for the Penitential Rite. The voices weave together in a heartfelt plea for God's mercy, moving from the call to the Lord, to Christ, and back again. Together, these pieces guide the congregation through the early moments of the Mass, shifting beautifully from humble repentance to exultant thanksgiving.