Full Lyrics
[OTITO DIRI CHINEKE]
REFRAIN
Otito diri Chineke, n'elu kach'elu
n'uwa udo diri'ndi mmadu, ndi nwer'obi oma.
Otito diri Chukwu.
VERSE 1
Anyi'aja Gi mma
Anyi'agozie Gi
Anyi'esekpuoro Gi
Anyi'etoo Gi,
Anyi'ekele Gi n'ihi nnukwu'ebube Gi,
Osebuluwa Chukwu, Eze nke eligwe.
VERSE 2
Chukwu nna ji'ke nille.
Dinwenu Jesu Kristi so'tu nwa Chineke muru.
Dinwenu Chukwu. Dinwenu Chukwu.
nwaturu nke Chineke nwa nke nna.
VERSE 3
Gi'onye n'ekpochapu njo nk'uwa meere'anyi ebere.
biko nna nuru'aririo'anyi
Gi'onye no na'ka nri nna.
mer'anyi'ebere.
VERSE 4
N'ihi na so Gi di nso
so Gi bu Dinwenu
Jesu kristi
kachasi di'elu
Gi na muo'nso n'ebube Chukwu nna
Amen
[IN YOUR GREAT COMPASSION]
Oh Lord Answer my prayer,
In your great compassion harken to my voice,
In your mercy oh Lord, hear my cry,
in your mercy oh Lord, Answer my prayer.