OTITO DIRI CHINEKE - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
6 downloads
Added Jul 31, 2026
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

OTITO DIRI CHINEKE by Fr. Bart C. Ezeokafor — Lyrics

OTITO DIRI CHINEKE CHORUS Otito diri Chineke n'elu kach'elu, N'uwa udo udo diri ndi mmadu ndi nwere obi ọma, ndi mmadu ndi nwere obi ọma. VERSE 1 Anyi ajaa Gị mma eh Anyi agozie Gị eh Anyi esekpuoro Gị Anyi etoo Gị Anyi ekelee Gị n'ihi nnukwu ebube Gị Oseburuwa Chukwu Eze nke eluigwe Chukwu Nna ike nile. Otito diri Gị n'elu kasi elu. VERSE 2 Dinwenu Jesu Kristi, sọ otu Nwa Chineke mụrụ Dinwenu Chukwu nwaturu nke Chineke Nwa nke Nna naekpochapu njọ nk'uwa meer'anyi ebere
Read full lyrics

About OTITO DIRI CHINEKE

This score brings together two essential parts of the Mass in Igbo: the joyful Gloria ("Otito Diri Chineke") and the solemn Penitential Rite ("Onyenweanyi Mee Ebere"), both composed by Fr. Bart C. Ezeokafor.

The Gloria is arranged with a layered, engaging texture that brings the angelic hymn to life. After the full choir announces the opening praise, the piece settles into a unique call-and-response structure. The sopranos take the lead on the verses, singing the traditional text of the Gloria, while the other voice parts maintain a soft, continuous backing refrain ("O tito diri Chukwu n'elu kasi elu"). This creates a vibrant, rhythmic momentum that carries the congregation's praise upward without losing the clarity of the words.

Following the exuberance of the Gloria, the attached "Onyenweanyi Mee Ebere" provides a gentle, pleading setting for the Kyrie. Its simple, flowing lines allow the choir and congregation to enter deeply into the Penitential Rite, asking for God's mercy with reverence and humility before the Liturgy of the Word begins.