Nuriba I Burugo Ukochukwu by Rev. Fr. Basil Okeke — Lyrics

Rev. Fr. Basil Okeke Igbo Ordination Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Nuriba nuriba nuriba n'ezie Iburugo ukochukwu ebighebi VERSE 1 Iburugo ukochukwu n'usoro nke Melkisedek Chukwu anugo iyi, o manu ghasi VERSE 2 Biko, yotara anyi Chukwu ayiyo Yotara anyi Chukwu ayiyo Iburugo ukochukwu ebighebi VERSE 3 (BASS) Chukwu enyego gi iwu ya Ka ikuzibere mba nile VERSE 4 Ihe ogwoma gi k'ogekwu, Emechikwan'onugi emekwan'ihe doo Iburugo ukochukwu ebighebi

Download the sheet music

Nuriba I Burugo Ukochukwu

Nuriba I Burugo Ukochukwu

By Rev. Fr. Basil Okeke
Solfa
Igbo
2 pages
9 Downloads
Ordination Hymns
0 0

More lyrics you may want