Full Lyrics
REFRAIN
Onyinye k'anyi ji bia n'iru gi
Chukwu Nna nara ya
Anyi n'ario gi k'i were afo oma gi
Nara onyinye n'ekele umu gi
Ezi Nna doo, nara ya gozie
VERSE 1
Achicha mara mma k'anyi ji bia
K'anyi we nye gi ekele
Mee ka owuoro anyi
Achicha nke nyendu
VERSE 2
Anyi n'enye gi Chukwu ebube
Mmanya si na vine were puta
Nara ya gozie umu gi