Onye Putara N'ututu - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
4 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Udo Laurence Iwu
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 5 pages

Onye Putara N'ututu by Udo Laurence Iwu — Lyrics

[INTRO] Lee na Chineke Nna emeworo mu ihe m yọrọ ya Unu ahụgo na Chineke Nna azawo m ekpere n'oge ya Ihe raara mmadụ ahụ imere mu Chukwu emewo ya Aga m eji gịnị kelee ya e onye nwe mu [CHORUS] Onye pụtara n'ụtụtụ kelee Chi ya doo Onye tetara n'ụtụtụ bịa nye y'ekele O kwunuanụla onyinye mara mma k'anyi nye ya Onyinye kwesịrị ya e Ụfọdụ bụkwa ndị labara n'abalị mana h'ebiliteghi n'ụra E ọtụtụ labara n'anyasị mana h'ebiliteghi n'ụra Mana Chukwu mere k'anyi buru ndị dị ndụ n'ala ndị dị ndụ taata Anyị gaagbọrịmanụ gbọrịmanụ ee a Chineke emena ee A Chukwu bụkw'onye n'enye onyinye Bịanụ nye ya onyinye a Chineke buru ụzọ nye gị Onyinye k'anyi nye ya onyinye dị mma Onye nye mara mma onyinye dị mma Sin'obi pụtanụ e masịrị ya onyinye dị mma Mara mma masịrị ya onyinye ọbịọcha masịrị ya
Read full lyrics

About Onye Putara N'ututu

"Onye Putara N'ututu" is a vibrant Igbo song of thanksgiving that captures the profound gratitude of waking up to see a new day. The title reminds us that anyone who rises in the morning owes praise to their Creator. The lyrics reflect on a sobering truth we often take for granted: many went to sleep at night but did not wake up, yet God has kept us in the land of the living. This realization bursts into a joyful call to bring beautiful, worthy gifts ("onyinye mara mma") to the Lord who first gave to us.

In the choir loft, this piece shines brightest during the Offertory or as an Entrance hymn for a morning Mass. The arrangement opens with a reflective, almost testimonial introduction before launching into a lively, extended chorus that invites the whole congregation to celebrate. With its rhythmic drive and call-and-response verses, it naturally encourages the faithful to step forward, dance, and lift up their voices in genuine appreciation for God's protection and answered prayers.