Full Lyrics
INTRO & VERSE 1
Onye anyị naeche abiago eh
Onye anyị naeche abiago eh
Onye anyị naeche abiago eh
Onye anyị naeche abiago eh
CHORUS
Onye anyị naeche kamgbe abiago
Jesu abiago n'ụwa
Onye anyị naeche kamgbe abiago
Amụgo ya, amụgo ya
Alleluia
Ụwa nụrịba nụ
Gọrịbe nụ
Onye anyị naeche kamgbe abiago
Alleluia
VERSE 2
Mmụọ ọma biakwutere ndị nche atụrụ
Ọ gwara ha sị, ụjọ atụla ụnụ
Ozi ọma kam wetere ụnụ taa
REFRAIN
Messiah abiago
Onye anyị naeche
VERSE 3
Ndị eze atọ si n'ọwụwa anyanwụ
Ha nyere ya ọlaedo, frankincense na myrrh
Kpakpando naamụke maka na nnukwu ihe mere