ONWU BU MGBAWE - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
2 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Ozommadu Boniface
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

ONWU BU MGBAWE by Ozommadu Boniface — Lyrics

[CHORUS] Ewo akwa arịrị Ọnwụ bụ mgbanwe Onye anyị hụrụ n'anya Ọnwụ dị mma Nke dị mma maka na ọnwụ bụ mgbanwe Gaa zuru ike na be Nna gị Oge ezu go [VERSE 1] Gị nwa mmadụ ichezọgọ N'ụwa anyị bịara bụ ahịa Ichezọgọ lee nụ Nwanne anyị ka ọ tọgbọ n'ozu Otu ụbọchị G'abụkwa nke gị Aka k'anyị gbate, bịanụ we aka k'anyị Gaba laa ma oge ruo Mmadụ bụ aja, mmadụ bụ ntụ ahụ [VERSE 2] Ọnwụ Ọnwụ dị egwu Buru ọgbalaga
Read full lyrics

About ONWU BU MGBAWE

"ONWU BU MGBAWE" (Death is a Transition) is a deeply reflective Igbo burial hymn that speaks directly to the reality of human mortality and the Christian hope of resurrection. Composed by Ozommadu Boniface, the piece is often sung by choirs during funeral Masses or graveside rites to comfort the grieving. The opening chorus acknowledges the pain of loss—the "cry of sorrow" (akwa arịrị)—but immediately anchors the mourners in faith, reminding them that death is not a final end, but a transition to rest in the Father's house.

Beyond offering consolation, the song serves as a powerful meditation for the living. The verses draw on the traditional Igbo proverb that the world is merely a marketplace ("n'ụwa anyị bịara bụ ahịa") where we come to trade and eventually return home. As the choir sings of our shared fate—that human beings are ultimately dust and ashes—the lyrics urge the congregation to remember their own mortality. The call-and-response in the final section asks who knows the day their own time will come, encouraging everyone to live well and trust that those who die in Christ will rise with Him.