Omaricha-chukwu - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
3 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Chidi Ezigwe
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

Omaricha-chukwu by Chidi Ezigwe — Lyrics

CHORUS Bụkọtanụ ih'onyinye, onyinye dị mma K'anyị jee kele Chukwu mara mma, nwannem K'anyị jee kele Ọmarịcha Chukwu, Ọmarịcha Chineke n'ebe ya dị nsọ. K'anyị tibenu egwu, k'anyị gbabanụ egwu, Egwu egwu ọma o gbabanụ egwu ọma Kokotitiko ti egwu añụrị, Egwu ngala o egwu oyoko, Egwu oyorima k'anyị jeenụ nye Chinek' onyinye o. VERSE 1 Ụmụ mmadụ k'anyị jee kele Chukwu ọkaka eh K'anyị jee kele Ọmarịcha Chukwu Ọmarịcha Chineke Nna
Read full lyrics

About Omaricha-chukwu

"Omaricha-Chukwu" is a vibrant Igbo offertory hymn that calls the congregation to bring their gifts and dance in the presence of a beautiful God. The title translates to "Beautiful God," and the lyrics reflect a deep sense of awe at God's unmatched majesty. The song asks a profound question in its second verse: "Who is like my God?" and concludes that even silver and gold are not enough to properly thank Him.

During the Mass, this piece shines during the presentation of gifts. The lively, rhythmic call to "tibenu egwu" (play music) and "gbabanụ egwu" (dance) invites the entire church to move down the aisles with joy. Choirs will enjoy the energetic harmony and the traditional folk-like rhythms—complete with vocal drum imitations like "kokotitiko"—that make the thanksgiving procession feel like a true celebration of God's goodness.