OLUEBUBE-CHUKWU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
2 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Mbamalu Chiedozie
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

OLUEBUBE-CHUKWU by Mbamalu Chiedozie — Lyrics

INTRO Ihe Chineke n'eme Ihe Chimo n'eme Ihe nile n'eme n'ndụ m bụ oluebube Chukwu Oluebube Chukwu kunie k'anyi kelee CHORUS Odogwu akataaka Onye n'emere m ihe dị mma Odogwu akataaka Onye n'emere m ihe dị mma Keleerem Chineke Onye n'eburum agha zọrọ zọ Oluebube dị ịtọ Ka Chineke n'arụ n'ndụ m o Soronụ m kelee ya makana n'ọ bụ odogwu VERSE 1 Ọpụpụ n'mbata m Ọ bụ oluebube Chukwu Ụzọ n'k'ọ gịrị m Bụ oluebube ya Lee oluebube nile Chineke ji chọọ m mma Soronụ m tobe ya makana ọ bụ odogwu
Read full lyrics

About OLUEBUBE-CHUKWU

"Oluebube Chukwu" is a vibrant Igbo thanksgiving song that bursts with gratitude for the wonders of God. The words evoke a deep sense of awe, praising the Lord as "Odogwu akataaka" (the mighty warrior) who fights our battles and beautifies our lives. From our going out to our coming in, the verses remind us that every blessing, every protection, and all the wealth we have are simply the miracles of God at work.

In the choir loft, this piece is a natural choice for the Offertory procession or a lively Thanksgiving celebration. The driving rhythm and the recurring call to "kunie k'anyi kelee" (arise, let us thank Him) invite the entire congregation to get on their feet and dance forward. It carries that unmistakable high-energy Nigerian Catholic joy, perfect for feast days or special milestones.

Mbamalu Chiedozie originally composed this piece to celebrate a choirmistress's birthday, and that personal, celebratory tone shines through the music. The final verse declares that even if we stayed awake until the break of dawn, we could never finish recounting the good things God has done. It is a joyful, energetic reminder to always look back and recognize the hand of God in our lives.