Oku N'erere - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
1 0
32 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Emmanuel Nwofoke
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

Oku N'erere by Emmanuel Nwofoke — Lyrics

CHORUS Ọkụ n'erere bịa nara aja rie Ụmụ gị nọ n'obi gị Nna naasị gị mmamma Biko nara ya Nna gọzie anyị Onye nwe ndụ nara ya Nna gọzie anyị VERSE 1 Nnanyị ha chunyere gị aja n'ugwu gị dị nsọ Ị gbadataara n'ụdị ọkụ wee nara aja ha rie N'oge nke anyị anyị naehunyeere gị achịcha n'iko mmanya Ya biko nara ekele anyị o VERSE 2 Ihe niile anyị bụ na ihe niile anyị nwere Anyị naehunyeere gị ha maka ịja otito gị
Read full lyrics

About Oku N'erere

"Oku N'erere" is a deeply evocative Igbo offertory hymn that draws a striking parallel between ancient sacrifices and the Eucharistic gifts we bring to the altar today. The title evokes the image of a consuming or blazing fire, and the song calls upon God to descend and accept the community's offering, just as He did for the patriarchs on the holy mountain.

During the presentation of gifts, this piece brings a profound sense of reverence to the Mass. The verses guide the congregation through a journey of total surrender, offering not just bread and wine, but all that they are and all that they have. The choir leads the people in asking God to look with mercy upon both the living and the dead, remembering His creation.

Emmanuel Nwofoke's composition uses a steady, prayerful rhythm that builds into a heartfelt plea in the refrain. When the voices unite to sing the opening lines, asking the Lord to come and receive the sacrifice, it creates a powerful moment of worship. It reminds everyone in the pews that the altar is a place of divine encounter.