OJIJA MMA (MISSA MMERI) by Cyril Victor Ugonna — Lyrics

Cyril Victor Ugonna Igbo Entrance songs Offertory Hymns Celebrations Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Chineke lee nu moo abiaram n'iru Gi eh lee moo gozie moo Chima r'obi moo abu ekele kam ji bia i jaa Gi mma maka ih'o m'i mere na ndu moo a sogbugo moo nar' ekele na ojija mma m n'oruru Gi [VERSE ONE] Umunne m lee bia lelee, nu ihe Chukwu lee meere moo i fu ih'om'o meere moo o dika m deere y'akwukwo n'elegh'anya na njo moo o goziri m tinye jara chai Chi moo, nara ojija mma. [VERSE TWO] Kele Chineke Chi obioma meh, maka na oru a ka ya eri ka lee ndu o nyere moo leke, ne ahu'ik'o nyere moo lee nwa'o nyere moo leke ne akunub'o nyere moo, obu'ogug'I si na ije sam sam Chimamkpa moo, nara ojija mma. [VERSE THREE] M me so oma Chukwu baar'u ba na, ndu moo o nye g'e mere mu ka o si e mee bia kam lelee i ma n'oburu, mmadu o gakwa'na m e go na mu'o muru nwa o mere m ya na, nkiti ya ka m ji' ekele Gi Chi m onye nwe m nara ojija mma. [VERSE FOUR REFRAIN] jaa wa Ya mma eh ma kam si bi 'uwa onyeoma m jie m'onu Chinasara m okwu o nye na zaa m e'kpere Ebube mbeku m be moo dike n'onwe ya I si 'yi nke ndu moo Chi na gworia onye gar'I je n'elu mmiri eh o ye n'edu m' ije Ikuku'ama n'oya dike dikere re Chi n'eny'udo eh Chi nk'ezi n'ulo moo nara ojija maa e b'i zaara m ' ekpere nara ojija mma eb'i mere ndu foro meh jaa wa Ya mma eh mma n'oruru Gi eh

Download the sheet music

OJIJA MMA (MISSA MMERI)

OJIJA MMA (MISSA MMERI)

By Cyril Victor Ugonna
Solfa
Igbo
4 pages
6 Downloads
Entrance songs Offertory Hymns Celebrations Hymns
0 0

More lyrics you may want