ỌHỤ KPỌỌRỊ - KELEE CHUKWU by Chima Abiakusu — Lyrics

Chima Abiakusu Igbo Hymns Celebrations Offertory Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[INTRO] Onye n'ịndụ ị g'enye Chukwu ekele gwa nụ m [REFRAIN] Oh ndị bi n'ụwa nyenụ Chineke ekele shio rula ya Nwanne ọhụsọ kpọe beere io K'anyị je ma nye ya ekele ishigigma shio hụ kpọe beere io K'anyị je ma nye ya otito eno ọhụsọ kpọe beere rio K'anyị je ma ja ma nụ ya mma shio rula ya [VERSE 1] Chukwu kere m o, Chukwu jedu m o a ya e je che m o e. Ọnwụ nwata bịa rụjọ n'agbatu m? Maka na Chineke du m e Jee! n'aga shịma gbalavụ nye ya ekele Onye n'ageme na m kpochie Mee! n'aga shịma gbalavụ nye ya otito Ị nawa chi m o Nwanne ke mejieri, ke mejianụ Chukwu n'enye m o, e wo elu ụwa gborima o nggbasara m o makana chi m buo dighie shi ị n'aga shịma [VERSE 2] Ụwa rahụ, ụwa fụfụ Ihe ụwa e shigbuolo onwe ya Ka ebe ị nọpụ ya hụga kwanụ nọ Nye amara cheyawota m ị n'aga shịma

Download the sheet music

ỌHỤ KPỌỌRỊ - KELEE CHUKWU

ỌHỤ KPỌỌRỊ - KELEE CHUKWU

By Chima Abiakusu
Solfa
Igbo
3 pages
2 Downloads
Hymns Celebrations Offertory Hymns
1 0

More lyrics you may want