ÒGAZI ÀMAKA!!! - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Jul 31, 2026
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

ÒGAZI ÀMAKA!!! by Alvin C. Okpoeba (Mr. Alvin) — Lyrics

SOPRANO/TENOR SOLO Ọgazi bunyere nwa maragzi nma ke di uka Ahụ ya maram ma, mma pụ n'iche naba n'anya Ugo ne efe abụ sọm ma Mma zuru ya ahụ! Ndị Igbo tule kene Ndịm jiemegnu lokene... Ah! Ndị Igbo lokene Ah! Ugo! Ndị Igbo tule kene Ndịm jiemegnu lokene a sịrị n'Ọgazi amaka... mana e jighi ya agọm mụọ ewo! CHORUS Ọgazi amaka! Ọgazi amaka! Ọgazi amaka mana e jighi ya agọm mụọ Ewo Nwannem ọchọ mma e jighi ya agọm mụọ Nwannem chọba eji dekwa kụ n'ihi n'onweghi ihe ji mma eme! VERSE ONE I jụgọm onwe gị ihe jiri hapụ ọgazi were jiri ọkụkọ achụaja ihu ahụ na nsọ abụ di o! eh!
Read full lyrics

About ÒGAZI ÀMAKA!!!

"Ọgazi Amaka" is a lively and thought-provoking choral piece that draws deeply on Igbo cultural proverbs. Composed by Alvin C. Okpoeba as an operatic epilogue, the song uses the imagery of the ọgazi (guinea fowl) to deliver a striking message about the limits of outward appearance. The central refrain—"Ọgazi amaka mana e jighi ya agọm mụọ"—reminds listeners that while the guinea fowl is undeniably beautiful, it is never used for sacred sacrifices.

In a concert or cultural performance setting, this piece shines as a dramatic and engaging finale. The choir weaves through energetic solos and a vibrant chorus, challenging the audience to look beyond mere aesthetics. With verses asking questions like "Is beauty all you know?" and warning that wealth and looks can fade, the music captures the rhythmic, storytelling essence of traditional Nigerian wisdom, making it a memorable closer for any choral showcase.